Jọn 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu na-ahụrịta ibe unu n’anya; dị nnọọ ka m hụrụ unu n’anya,+ ka unu na-ahụrịtakwa ibe unu n’anya.+ Jọn 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Nke a bụ ihe m nyere n’iwu, ka unu na-ahụrịta ibe unu n’anya dị nnọọ ka m hụrụ unu n’anya.+ 1 Jọn 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Iwu a ka anyị sikwa n’ebe ọ nọ nweta,+ na onye hụrụ Chineke n’anya kwesịkwara ịhụ nwanna ya n’anya.+
34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu na-ahụrịta ibe unu n’anya; dị nnọọ ka m hụrụ unu n’anya,+ ka unu na-ahụrịtakwa ibe unu n’anya.+
21 Iwu a ka anyị sikwa n’ebe ọ nọ nweta,+ na onye hụrụ Chineke n’anya kwesịkwara ịhụ nwanna ya n’anya.+