Ndị Galeshia 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ikpughe Ọkpara ya site n’aka m,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ya,+ agaghị m ozugbo ka mụ na anụ ahụ́ na ọbara gbaa izu.+
16 ikpughe Ọkpara ya site n’aka m,+ ka m wee zisaara ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ya,+ agaghị m ozugbo ka mụ na anụ ahụ́ na ọbara gbaa izu.+