Matiu 12:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 N’ihi na dị nnọọ ka Jona+ nọrọ n’afọ nnukwu azụ̀ ụbọchị atọ, ehihie na abalị, otú ahụ ka Nwa nke mmadụ+ ga-anọ n’ime ala+ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+
40 N’ihi na dị nnọọ ka Jona+ nọrọ n’afọ nnukwu azụ̀ ụbọchị atọ, ehihie na abalị, otú ahụ ka Nwa nke mmadụ+ ga-anọ n’ime ala+ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+