14 Ya mere, ebe anyị nwere nnukwu onyeisi nchụàjà nke banyere n’eluigwe,+ ya bụ, Jizọs Ọkpara Chineke,+ ka anyị jidesie nkwusa anyị na-ekwusa banyere ya ike.+
24 N’ihi na Kraịst banyere, ọ bụghị n’ebe nsọ e ji aka rụọ,+ bụ́ ihe atụ nke ihe bụ́ ezie,+ kama ọ banyere n’ime eluigwe,+ ka o wee pụta ugbu a n’ihu Chineke n’onwe ya maka anyị.+