Ndị Kọlọsi 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, dị ka ndị Chineke họọrọ,+ ndị dị nsọ a hụrụ n’anya, yirinụ obi ọmịiko,+ obiọma, ịdị umeala n’obi,+ ịdị nwayọọ,+ na ogologo ntachi obi,+ dị ka uwe. 1 Pita 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ikpeazụ, unu niile, nweenụ otu obi,+ ka ihe banyere onye ọzọ na-emetụ unu n’obi, nweenụ ịhụnanya ụmụnna, nweenụ obi ọmịiko,+ dịrịnụ umeala n’obi,+
12 Ya mere, dị ka ndị Chineke họọrọ,+ ndị dị nsọ a hụrụ n’anya, yirinụ obi ọmịiko,+ obiọma, ịdị umeala n’obi,+ ịdị nwayọọ,+ na ogologo ntachi obi,+ dị ka uwe.
8 N’ikpeazụ, unu niile, nweenụ otu obi,+ ka ihe banyere onye ọzọ na-emetụ unu n’obi, nweenụ ịhụnanya ụmụnna, nweenụ obi ọmịiko,+ dịrịnụ umeala n’obi,+