Ndị Rom 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 otú ahụ ka anyị onwe anyị bụ otu ahụ́+ n’ime Kraịst, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ, ma bụrụ akụkụ ahụ́ ndị dịịrị ibe anyị n’otu n’otu.+ 1 Ndị Kọrịnt 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu bụ akụkụ ahụ́+ nke Kraịst?+ M̀ ga-ewepụzi akụkụ ahụ́ Kraịst ma mee ka ọ bụrụ akụkụ ahụ́ nke nwaanyị akwụna?+ Tụfịakwa! Ndị Efesọs 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 nke bụ́ ahụ́ ya,+ nke o zuru ezu+ n’ime ya site n’onye ahụ nke na-eme ka ihe niile ju eju n’ime ihe niile.+
5 otú ahụ ka anyị onwe anyị bụ otu ahụ́+ n’ime Kraịst, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ, ma bụrụ akụkụ ahụ́ ndị dịịrị ibe anyị n’otu n’otu.+
15 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu bụ akụkụ ahụ́+ nke Kraịst?+ M̀ ga-ewepụzi akụkụ ahụ́ Kraịst ma mee ka ọ bụrụ akụkụ ahụ́ nke nwaanyị akwụna?+ Tụfịakwa!
23 nke bụ́ ahụ́ ya,+ nke o zuru ezu+ n’ime ya site n’onye ahụ nke na-eme ka ihe niile ju eju n’ime ihe niile.+