Ndị Kọlọsi 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Unu ndị bụ́ ohu, na-eruberenụ ndị bụ́ nna ukwu unu n’ụwa isi n’ihe niile,+ ọ bụghị naanị mgbe a na-ele unu anya, dị ka ndị na-eme ihe na-atọ ndị mmadụ ụtọ,+ kama jirinụ ezi obi na egwu Jehova na-eme ya.+
22 Unu ndị bụ́ ohu, na-eruberenụ ndị bụ́ nna ukwu unu n’ụwa isi n’ihe niile,+ ọ bụghị naanị mgbe a na-ele unu anya, dị ka ndị na-eme ihe na-atọ ndị mmadụ ụtọ,+ kama jirinụ ezi obi na egwu Jehova na-eme ya.+