Ndị Efesọs 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ndị bụ́ ohu, jirinụ egwu na ịma jijiji+ na ezi obi na-erubere ndị bụ́ nna ukwu unu n’ụwa isi,+ dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi, Taịtọs 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ndị ohu+ doo onwe ha n’okpuru ndị nwe ha n’ihe niile,+ ka ha na-emekwa ihe dị ha ezi mma, ghara ịdị na-asa ha okwu,+ 1 Pita 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ndị bụ́ odibo doo onwe ha n’okpuru+ ndị nwe ha n’egwu+ dum kwesịrị ekwesị, ọ bụghị naanị ido onwe ha n’okpuru ndị bụ́ ezigbo mmadụ na ndị nwere ezi uche, kamakwa n’okpuru ndị ọ na-esi ike ime ihe dị ha mma.
5 Unu ndị bụ́ ohu, jirinụ egwu na ịma jijiji+ na ezi obi na-erubere ndị bụ́ nna ukwu unu n’ụwa isi,+ dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi,
9 Ka ndị ohu+ doo onwe ha n’okpuru ndị nwe ha n’ihe niile,+ ka ha na-emekwa ihe dị ha ezi mma, ghara ịdị na-asa ha okwu,+
18 Ka ndị bụ́ odibo doo onwe ha n’okpuru+ ndị nwe ha n’egwu+ dum kwesịrị ekwesị, ọ bụghị naanị ido onwe ha n’okpuru ndị bụ́ ezigbo mmadụ na ndị nwere ezi uche, kamakwa n’okpuru ndị ọ na-esi ike ime ihe dị ha mma.