1 Pita 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka ndị ohu na-erubere ndị nwe ha isi, na-akwanyekwara ha ùgwù,+ ma ndị nwe ha hà bụ ezigbo mmadụ, na-elekwa ihe anya otú kwesịrị ekwesị, ma hà bụ ndị ọ na-esi ike imete mma. 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:18 Ụlọ Nche,2/1/1991, p. 21
18 Ka ndị ohu na-erubere ndị nwe ha isi, na-akwanyekwara ha ùgwù,+ ma ndị nwe ha hà bụ ezigbo mmadụ, na-elekwa ihe anya otú kwesịrị ekwesị, ma hà bụ ndị ọ na-esi ike imete mma.