Ndị Efesọs 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị ohu, na-akwanyerenụ ndị nna unu ukwu ezigbo ùgwù,+ jirikwanụ obi unu niile na-erubere ha isi, dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi. Ndị Kọlọsi 3:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị ohu, na-eruberenụ ndị nna unu ukwu* isi+ n’ihe niile. Unu erubela isi naanị ka ndị ọzọ hụ unu, ka obi dị ndị mmadụ ụtọ, kama jirinụ obi unu niile na-erubere ha isi iji gosi na unu na-akwanyere Jehova* ùgwù. 1 Timoti 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka ndị ohu jiri obi ha niile na-akwanyere ndị nna ha ukwu ùgwù,+ ka a ghara ikwu okwu ọjọọ gbasara ihe Chineke na-akụziri anyị nakwa gbasara aha ya.+
5 Ndị ohu, na-akwanyerenụ ndị nna unu ukwu ezigbo ùgwù,+ jirikwanụ obi unu niile na-erubere ha isi, dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi.
22 Ndị ohu, na-eruberenụ ndị nna unu ukwu* isi+ n’ihe niile. Unu erubela isi naanị ka ndị ọzọ hụ unu, ka obi dị ndị mmadụ ụtọ, kama jirinụ obi unu niile na-erubere ha isi iji gosi na unu na-akwanyere Jehova* ùgwù.
6 Ka ndị ohu jiri obi ha niile na-akwanyere ndị nna ha ukwu ùgwù,+ ka a ghara ikwu okwu ọjọọ gbasara ihe Chineke na-akụziri anyị nakwa gbasara aha ya.+