-
Ndị Efesọs 6:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ndị ohu, na-akwanyerenụ ndị nna unu ukwu ezigbo ùgwù,+ jirikwanụ obi unu niile na-erubere ha isi, dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi. 6 Ka ọ ghara ịbụ naanị mgbe ndị ọzọ na-ahụ unu ka unu ga na-erube isi, naanị ka unu mee ndị mmadụ obi ụtọ.+ Kama na-erubenụ isi ka ndị ohu Kraịst, jirikwanụ obi* unu niile na-eme uche Chineke.+
-