Ndị Efesọs 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị ohu, na-akwanyerenụ ndị nna unu ukwu ezigbo ùgwù,+ jirikwanụ obi unu niile na-erubere ha isi, dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi. 1 Timoti 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ka ndị ohu jiri obi ha niile na-akwanyere ndị nna ha ukwu ùgwù,+ ka a ghara ikwu okwu ọjọọ gbasara ihe Chineke na-akụziri anyị nakwa gbasara aha ya.+ 1 Pita 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka ndị ohu na-erubere ndị nwe ha isi, na-akwanyekwara ha ùgwù,+ ma ndị nwe ha hà bụ ezigbo mmadụ, na-elekwa ihe anya otú kwesịrị ekwesị, ma hà bụ ndị ọ na-esi ike imete mma.
5 Ndị ohu, na-akwanyerenụ ndị nna unu ukwu ezigbo ùgwù,+ jirikwanụ obi unu niile na-erubere ha isi, dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi.
6 Ka ndị ohu jiri obi ha niile na-akwanyere ndị nna ha ukwu ùgwù,+ ka a ghara ikwu okwu ọjọọ gbasara ihe Chineke na-akụziri anyị nakwa gbasara aha ya.+
18 Ka ndị ohu na-erubere ndị nwe ha isi, na-akwanyekwara ha ùgwù,+ ma ndị nwe ha hà bụ ezigbo mmadụ, na-elekwa ihe anya otú kwesịrị ekwesị, ma hà bụ ndị ọ na-esi ike imete mma.