6Ka ndị niile bụ́ ohu, bụ́ ndị nọ n’okpuru yok, na-agụ ndị nwe ha ná ndị ha kwesịrị ka e nye ha nsọpụrụ zuru ezu,+ ka a ghara ikwu okwu ọjọọ mgbe ọ bụla banyere aha Chineke na ozizi ahụ.+
18 Ka ndị bụ́ odibo doo onwe ha n’okpuru+ ndị nwe ha n’egwu+ dum kwesịrị ekwesị, ọ bụghị naanị ido onwe ha n’okpuru ndị bụ́ ezigbo mmadụ na ndị nwere ezi uche, kamakwa n’okpuru ndị ọ na-esi ike ime ihe dị ha mma.