Ndị Efesọs 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ndị bụ́ ohu, jirinụ egwu na ịma jijiji+ na ezi obi na-erubere ndị bụ́ nna ukwu unu n’ụwa isi,+ dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi, Ndị Kọlọsi 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Unu ndị bụ́ ohu, na-eruberenụ ndị bụ́ nna ukwu unu n’ụwa isi n’ihe niile,+ ọ bụghị naanị mgbe a na-ele unu anya, dị ka ndị na-eme ihe na-atọ ndị mmadụ ụtọ,+ kama jirinụ ezi obi na egwu Jehova na-eme ya.+ Taịtọs 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ndị ohu+ doo onwe ha n’okpuru ndị nwe ha n’ihe niile,+ ka ha na-emekwa ihe dị ha ezi mma, ghara ịdị na-asa ha okwu,+
5 Unu ndị bụ́ ohu, jirinụ egwu na ịma jijiji+ na ezi obi na-erubere ndị bụ́ nna ukwu unu n’ụwa isi,+ dị ka ọ̀ bụ Kraịst ka unu na-erubere isi,
22 Unu ndị bụ́ ohu, na-eruberenụ ndị bụ́ nna ukwu unu n’ụwa isi n’ihe niile,+ ọ bụghị naanị mgbe a na-ele unu anya, dị ka ndị na-eme ihe na-atọ ndị mmadụ ụtọ,+ kama jirinụ ezi obi na egwu Jehova na-eme ya.+
9 Ka ndị ohu+ doo onwe ha n’okpuru ndị nwe ha n’ihe niile,+ ka ha na-emekwa ihe dị ha ezi mma, ghara ịdị na-asa ha okwu,+