Ndị Rom 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Chineke mere ka anyị mata ịhụnanya+ ya, n’ihi na, mgbe anyị ka bụ ndị mmehie, Kraịst nwụrụ n’ihi anyị.+ 1 Jọn 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ site n’ihe a ka e mere ka ịhụnanya Chineke pụta ìhè n’ebe anyị nọ,+ n’ihi na Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị+ ya n’ụwa ka anyị nwee ike inweta ndụ site n’aka ya.+ 1 Jọn 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma anyị onwe anyị nwere ịhụnanya, n’ihi na o bu ụzọ hụ anyị n’anya.+
8 Ma Chineke mere ka anyị mata ịhụnanya+ ya, n’ihi na, mgbe anyị ka bụ ndị mmehie, Kraịst nwụrụ n’ihi anyị.+
9 Ọ bụ site n’ihe a ka e mere ka ịhụnanya Chineke pụta ìhè n’ebe anyị nọ,+ n’ihi na Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị+ ya n’ụwa ka anyị nwee ike inweta ndụ site n’aka ya.+