16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya+ nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka e wee ghara ibibi+ onye ọ bụla nke nwere okwukwe+ na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+
21 Ka gịnị wee mee? Ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ wee chịa dị ka eze site n’ezi omume nke na-eduga ná ndụ ebighị ebi+ site na Jizọs Kraịst Onyenwe anyị, dị nnọọ ka mmehie na ọnwụ chịrị dị ka eze.+