Ndị Rom 8:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ebe ọ bụ na ọ zọghịdị Ọkpara ya, kama o nyefere ya maka anyị niile,+ ọ̀ bụ na ya na Ọkpara ya agaghịkwa eji obiọma nye anyị ihe niile ọzọ? Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:32 Ụlọ Nche,10/15/2001, p. 14
32 Ebe ọ bụ na ọ zọghịdị Ọkpara ya, kama o nyefere ya maka anyị niile,+ ọ̀ bụ na ya na Ọkpara ya agaghịkwa eji obiọma nye anyị ihe niile ọzọ?