25 Chineke wepụtara ya dị ka àjà ime udo;+ udo a na-abịa site n’inwe okwukwe n’ọbara ya.+ Nke a bụ iji gosi ezi omume nke ya, n’ihi na ọ na-agbaghara mmehie+ ndị e mere n’oge gara aga mgbe Chineke nọ na-enwe ndidi;+
9 Ọ bụ site n’ihe a ka e mere ka ịhụnanya Chineke pụta ìhè n’ebe anyị nọ,+ n’ihi na Chineke zitere Ọkpara ọ mụrụ naanị+ ya n’ụwa ka anyị nwee ike inweta ndụ site n’aka ya.+