1 Ndị Kọrịnt 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ka onye ọ bụla na-achọ, ọ bụghị uru nke ya,+ kama nke onye nke ọzọ.+ Ndị Galeshia 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe mere ha ji were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ unu+ abụghị ihe ọma, kama ha na-achọ ikewapụ unu n’ebe m nọ, ka unu wee were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ ha.+ 2 Timoti 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Dimas+ agbahapụwo m n’ihi na ọ hụrụ usoro ihe dị ugbu a n’anya,+ ọ gawokwa Tesalonaịka; Kresens agaa Galeshia,+ Taịtọs agaa Dalmeshia.
17 Ihe mere ha ji were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ unu+ abụghị ihe ọma, kama ha na-achọ ikewapụ unu n’ebe m nọ, ka unu wee were ịnụ ọkụ n’obi na-achọ ha.+
10 N’ihi na Dimas+ agbahapụwo m n’ihi na ọ hụrụ usoro ihe dị ugbu a n’anya,+ ọ gawokwa Tesalonaịka; Kresens agaa Galeshia,+ Taịtọs agaa Dalmeshia.