1 Ndị Kọrịnt 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 nke mere na ọ dịghị onyinye+ ọ bụla unu na-enweghị, ebe unu na-echeresi ike maka mkpughe+ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst. Taịtọs 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ebe anyị na-echere olileanya+ ahụ nke na-enye obi ụtọ na ngosipụta dị ebube+ nke Chineke ukwu ahụ nakwa nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs,
7 nke mere na ọ dịghị onyinye+ ọ bụla unu na-enweghị, ebe unu na-echeresi ike maka mkpughe+ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.
13 ebe anyị na-echere olileanya+ ahụ nke na-enye obi ụtọ na ngosipụta dị ebube+ nke Chineke ukwu ahụ nakwa nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs,