Ndị Kọlọsi 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nke a bụ ekele m, nke mụ onwe m bụ́ Pọl ji aka m dee.+ Burunụ agbụ ụlọ mkpọrọ m n’uche.+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ dịnyere unu.
18 Nke a bụ ekele m, nke mụ onwe m bụ́ Pọl ji aka m dee.+ Burunụ agbụ ụlọ mkpọrọ m n’uche.+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ dịnyere unu.