Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Filipaị 1:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 O ziri nnọọ ezi na m nwere echiche dị otú a banyere unu niile, n’ihi na ebu m unu n’obi,+ ebe unu niile bụ ndị mụ na ha na-eketakọ+ obiọma ahụ na-erughịrị mmadụ, ma n’agbụ ụlọ mkpọrọ+ m ma n’ịkwado+ ozi ọma na iji iwu+ mee ka o guzosie ike.

  • Faịlimọn 9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 kama ime otú ahụ, eji m ịhụnanya na-agba gị ume,+ ebe ị hụrụ ụdị mmadụ m bụ, mụ bụ́ Pọl, nwoke meworo agadi, onye bụkwa onye mkpọrọ+ ugbu a n’ihi Kraịst Jizọs;

  • Ndị Hibru 13:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Na-echetanụ ndị nọ n’agbụ ụlọ mkpọrọ+ dị ka à ga-asị na e kere unu na ha agbụ,+ na ndị a na-emegbu emegbu,+ ebe unu onwe unu ka nọkwa n’anụ ahụ́.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya