Ndị Efesọs 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ nke a mere, mụ onwe m, bụ́ Pọl, ji bụrụ onye mkpọrọ+ n’ihi Kraịst Jizọs maka unu ndị mba ọzọ+— Ndị Filipaị 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 nke mere na Ndị Nche Eze niile na ndị niile ọzọ+ amarawo nke ọma+ banyere agbụ e kere+ m n’ihi Kraịst; Ndị Kọlọsi 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nke a bụ ekele m, nke mụ onwe m bụ́ Pọl ji aka m dee.+ Burunụ agbụ ụlọ mkpọrọ m n’uche.+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ dịnyere unu. 2 Timoti 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ka ihere ịgba àmà banyere Onyenwe anyị ghara ime gị,+ ka ihere mụ onwe m, bụ́ onye mkpọrọ n’ihi Ya, ghara ime gị,+ kama kere òkè nke gị n’ịhụju anya+ n’ihi ozi ọma ahụ site n’ike Chineke.+ Faịlimọn 13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M gaara achọ ime ka mụ na ya nọrọ ka o wee na-ejere m ozi ị gaara ejere m+ n’agbụ e kere m n’ụlọ mkpọrọ+ n’ihi ozi ọma.
3 Ọ bụ nke a mere, mụ onwe m, bụ́ Pọl, ji bụrụ onye mkpọrọ+ n’ihi Kraịst Jizọs maka unu ndị mba ọzọ+—
13 nke mere na Ndị Nche Eze niile na ndị niile ọzọ+ amarawo nke ọma+ banyere agbụ e kere+ m n’ihi Kraịst;
18 Nke a bụ ekele m, nke mụ onwe m bụ́ Pọl ji aka m dee.+ Burunụ agbụ ụlọ mkpọrọ m n’uche.+ Ka obiọma na-erughịrị mmadụ dịnyere unu.
8 Ya mere, ka ihere ịgba àmà banyere Onyenwe anyị ghara ime gị,+ ka ihere mụ onwe m, bụ́ onye mkpọrọ n’ihi Ya, ghara ime gị,+ kama kere òkè nke gị n’ịhụju anya+ n’ihi ozi ọma ahụ site n’ike Chineke.+
13 M gaara achọ ime ka mụ na ya nọrọ ka o wee na-ejere m ozi ị gaara ejere m+ n’agbụ e kere m n’ụlọ mkpọrọ+ n’ihi ozi ọma.