Ndị Efesọs 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ nke a mere, mụ onwe m, bụ́ Pọl, ji bụrụ onye mkpọrọ+ n’ihi Kraịst Jizọs maka unu ndị mba ọzọ+— 2 Timoti 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 nke ọ bụ n’ihi ya ka m na-ahụju anya ruo n’ókè nke ịnọ n’agbụ n’ụlọ mkpọrọ+ dị ka onye ajọ omume. Ka o sina dị, e keghị okwu Chineke agbụ.+
3 Ọ bụ nke a mere, mụ onwe m, bụ́ Pọl, ji bụrụ onye mkpọrọ+ n’ihi Kraịst Jizọs maka unu ndị mba ọzọ+—
9 nke ọ bụ n’ihi ya ka m na-ahụju anya ruo n’ókè nke ịnọ n’agbụ n’ụlọ mkpọrọ+ dị ka onye ajọ omume. Ka o sina dị, e keghị okwu Chineke agbụ.+