7 O ziri nnọọ ezi na m nwere echiche dị otú a banyere unu niile, n’ihi na ebu m unu n’obi,+ ebe unu niile bụ ndị mụ na ha na-eketakọ+ obiọma ahụ na-erughịrị mmadụ, ma n’agbụ ụlọ mkpọrọ+ m ma n’ịkwado+ ozi ọma na iji iwu+ mee ka o guzosie ike.
20 N’ihi na, gịnị bụ uru ọ bara ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-emehie, e wee na-ama unu ụra, unu atachie obi?+ Ma ọ bụrụ na, mgbe unu na-eme ihe ọma ma na-ata ahụhụ,+ unu atachie obi, nke a bụ ihe dị mma n’ebe Chineke nọ.+