Ọrụ Ndịozi 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe gọvanọ ahụ kweere ya n’isi ka o kwuo okwu, Pọl zara, sị: “Ebe m maara nke ọma na ị bụ ọkàikpe nke mba a kemgbe ọtụtụ afọ, achọrọ m ịzara ọnụ m n’egbughị oge+ n’ihe e kwuru banyere m, Ọrụ Ndịozi 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ana m ekweta nke a n’ihu gị, na m na-ejere Chineke nke nna nna m hà+ ozi dị nsọ dị ka ụzọ ahụ ha na-akpọ ‘òtù’ si dị, n’ihi na m kweere ihe niile e kwuru n’Iwu+ ahụ nakwa ihe niile e dere n’Akwụkwọ Ndị Amụma; Ndị Filipaị 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị nke abụọ a na-ekwusa Kraịst n’ihi ịhụnanya, n’ihi na ha maara na m dị njikere n’ebe a ịgbachitere+ ozi ọma ahụ;
10 Mgbe gọvanọ ahụ kweere ya n’isi ka o kwuo okwu, Pọl zara, sị: “Ebe m maara nke ọma na ị bụ ọkàikpe nke mba a kemgbe ọtụtụ afọ, achọrọ m ịzara ọnụ m n’egbughị oge+ n’ihe e kwuru banyere m,
14 Ma ana m ekweta nke a n’ihu gị, na m na-ejere Chineke nke nna nna m hà+ ozi dị nsọ dị ka ụzọ ahụ ha na-akpọ ‘òtù’ si dị, n’ihi na m kweere ihe niile e kwuru n’Iwu+ ahụ nakwa ihe niile e dere n’Akwụkwọ Ndị Amụma;
16 Ndị nke abụọ a na-ekwusa Kraịst n’ihi ịhụnanya, n’ihi na ha maara na m dị njikere n’ebe a ịgbachitere+ ozi ọma ahụ;