Ọrụ Ndịozi 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma, ekwetara m na m na-eso ụzọ ahụ ha na-akpọ òtù. Ọ bụ otú m si efe Chineke nna nna m hà,+ n’ihi na m kweere ihe niile Iwu Mosis na Akwụkwọ Ndị Amụma kwuru.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:14 Ụlọ Nche,7/15/2000, p. 13-14
14 Ma, ekwetara m na m na-eso ụzọ ahụ ha na-akpọ òtù. Ọ bụ otú m si efe Chineke nna nna m hà,+ n’ihi na m kweere ihe niile Iwu Mosis na Akwụkwọ Ndị Amụma kwuru.+