23 Ya na ha wee yie ụbọchị ha ga-ahụ ọzọ. Mgbe ụbọchị ahụ ruru, ha hikwuru nne bịa ebe o bi. Ọ kọwakwaara ha nke ọma okwu gbasara Alaeze Chineke, si n’ụtụtụ ruo anyasị. O jikwa ihe dị n’Iwu Mosis+ nakwa n’Akwụkwọ Ndị Amụma+ gwa ha okwu gbasara Jizọs+ otú ọ ga-eru ha n’obi.