Ndị Filipaị 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O ziri nnọọ ezi na m nwere echiche dị otú a banyere unu niile, n’ihi na ebu m unu n’obi,+ ebe unu niile bụ ndị mụ na ha na-eketakọ+ obiọma ahụ na-erughịrị mmadụ, ma n’agbụ ụlọ mkpọrọ+ m ma n’ịkwado+ ozi ọma na iji iwu+ mee ka o guzosie ike.
7 O ziri nnọọ ezi na m nwere echiche dị otú a banyere unu niile, n’ihi na ebu m unu n’obi,+ ebe unu niile bụ ndị mụ na ha na-eketakọ+ obiọma ahụ na-erughịrị mmadụ, ma n’agbụ ụlọ mkpọrọ+ m ma n’ịkwado+ ozi ọma na iji iwu+ mee ka o guzosie ike.