Ndị Efesọs 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 nke m bụ onye nnọchiteanya ya+ n’agbụ ígwè; ka m wee na-ekwu banyere ya n’atụghị egwu dị ka m kwesịrị ikwu.+ Ndị Filipaị 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O ziri nnọọ ezi na m nwere echiche dị otú a banyere unu niile, n’ihi na ebu m unu n’obi,+ ebe unu niile bụ ndị mụ na ha na-eketakọ+ obiọma ahụ na-erughịrị mmadụ, ma n’agbụ ụlọ mkpọrọ+ m ma n’ịkwado+ ozi ọma na iji iwu+ mee ka o guzosie ike.
20 nke m bụ onye nnọchiteanya ya+ n’agbụ ígwè; ka m wee na-ekwu banyere ya n’atụghị egwu dị ka m kwesịrị ikwu.+
7 O ziri nnọọ ezi na m nwere echiche dị otú a banyere unu niile, n’ihi na ebu m unu n’obi,+ ebe unu niile bụ ndị mụ na ha na-eketakọ+ obiọma ahụ na-erughịrị mmadụ, ma n’agbụ ụlọ mkpọrọ+ m ma n’ịkwado+ ozi ọma na iji iwu+ mee ka o guzosie ike.