2 Ndị Kọrịnt 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 site n’okwu bụ́ eziokwu, site n’ike Chineke;+ site n’iji ngwá ọgụ+ nke ezi omume n’aka nri nakwa n’aka ekpe, Ndị Filipaị 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihe niile, enwere m ike site n’aka onye ahụ nke na-enye m ike.+ Ndị Kọlọsi 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ebe ọ bụ na e ji ike niile na-eme ka unu dị ike dị ka ike ya dị ebube si dị,+ ka unu wee tachie obi+ n’ụzọ zuru ezu, jirikwa ọṅụ na-enwe ogologo ntachi obi, 1 Pita 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 unu ndị ike Chineke na-echebe site n’okwukwe+ maka nzọpụta+ a na-aga ikpughe+ n’oge ikpeazụ.+
7 site n’okwu bụ́ eziokwu, site n’ike Chineke;+ site n’iji ngwá ọgụ+ nke ezi omume n’aka nri nakwa n’aka ekpe,
11 ebe ọ bụ na e ji ike niile na-eme ka unu dị ike dị ka ike ya dị ebube si dị,+ ka unu wee tachie obi+ n’ụzọ zuru ezu, jirikwa ọṅụ na-enwe ogologo ntachi obi,