1 Ndị Kọrịnt 15:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Otú ahụkwa ka mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ+ dị. A na-akụ ya n’ire ure, a na-akpọlite ya n’ereghị ure.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma anyị nwere obi ike, ọ dịkwa anyị ezi mma ka anyị ghara ịnọ n’ahụ́ a, ka anyị gaakwa binyere Onyenwe anyị.+
42 Otú ahụkwa ka mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ+ dị. A na-akụ ya n’ire ure, a na-akpọlite ya n’ereghị ure.+
8 Ma anyị nwere obi ike, ọ dịkwa anyị ezi mma ka anyị ghara ịnọ n’ahụ́ a, ka anyị gaakwa binyere Onyenwe anyị.+