Ndị Efesọs 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ kpọlitekọkwara anyị+ na ya ma nyekọọ anyị na ya oche n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ihi na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu,
6 ọ kpọlitekọkwara anyị+ na ya ma nyekọọ anyị na ya oche n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ihi na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu,