22 N’ihi na onye ọ bụla nke nọ n’ime Onyenwe anyị, nke a kpọrọ mgbe ọ bụ ohu, aghọọla onye nweere onwe ya wee bụrụ nke Onyenwe anyị;+ otú ahụkwa, onye a kpọrọ mgbe ọ bụ onye nweere onwe ya+ bụ ohu+ nke Kraịst.
10 N’eziokwu, ọ̀ bụ mmadụ ka m na-anwa ime ka ha kweta ugbu a ka ọ̀ bụ Chineke? Ka m̀ na-achọ ime ihe na-amasị mmadụ?+ Ya bụrụ na m ka na-eme ihe na-amasị mmadụ,+ agaghị m abụ ohu Kraịst.+