Ndị Rom 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 keleekwanụ ọgbakọ nke dị n’ụlọ ha.+ Keleenụ onye m hụrụ n’anya bụ́ Epinetọs, onye so ná ndị mbụ+ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Kraịst n’Eshia. 1 Ndị Kọrịnt 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu.+ Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ nke dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu n’ime Onyenwe anyị.
5 keleekwanụ ọgbakọ nke dị n’ụlọ ha.+ Keleenụ onye m hụrụ n’anya bụ́ Epinetọs, onye so ná ndị mbụ+ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Kraịst n’Eshia.
19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu.+ Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ nke dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu n’ime Onyenwe anyị.