Ndị Efesọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+
14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+