Matiu 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ya mere, onye ọ bụla nke na-anụ okwu m ndị a ma na-eme ha, a ga-eji ya tụnyere nwoke nwere uche, onye wuru ụlọ ya n’elu oké nkume.+ Jud 20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma unu, ndị m hụrụ n’anya, site n’iwuli onwe unu elu+ n’okwukwe unu nke kasị nsọ,+ na ikpe ekpere site na mmụọ nsọ,+
24 “Ya mere, onye ọ bụla nke na-anụ okwu m ndị a ma na-eme ha, a ga-eji ya tụnyere nwoke nwere uche, onye wuru ụlọ ya n’elu oké nkume.+
20 Ma unu, ndị m hụrụ n’anya, site n’iwuli onwe unu elu+ n’okwukwe unu nke kasị nsọ,+ na ikpe ekpere site na mmụọ nsọ,+