Jọn 5:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Adịghị m anabata otuto si n’aka mmadụ,+ Jọn 5:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Olee otú unu pụrụ isi kwere, mgbe unu na-anara otuto+ n’aka ibe unu, unu adịghịkwa achọ otuto nke si n’aka onye ahụ naanị ya bụ Chineke?+
44 Olee otú unu pụrụ isi kwere, mgbe unu na-anara otuto+ n’aka ibe unu, unu adịghịkwa achọ otuto nke si n’aka onye ahụ naanị ya bụ Chineke?+