1 Ndị Tesalonaịka 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị anọghịkwa na-achọ otuto n’aka ndị mmadụ,+ ee e, ma ọ̀ bụ site n’aka unu ma ọ bụ site n’aka ndị ọzọ, ọ bụ ezie na anyị nwere ike ịbụ oké ibu arọ+ dị ka ndịozi Kraịst.
6 Anyị anọghịkwa na-achọ otuto n’aka ndị mmadụ,+ ee e, ma ọ̀ bụ site n’aka unu ma ọ bụ site n’aka ndị ọzọ, ọ bụ ezie na anyị nwere ike ịbụ oké ibu arọ+ dị ka ndịozi Kraịst.