Matiu 25:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Mgbe Nwa nke mmadụ+ ga-abịa n’ebube ya, ya na ndị mmụọ ozi ya niile,+ mgbe ahụ ka ọ ga-anọkwasị n’ocheeze ya dị ebube.+ Mak 8:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 N’ihi na onye ọ bụla ihere m na ihere okwu m na-eme n’ọgbọ a nke na-akwa iko,* nke na-emekwa mmehie, ihere onye ahụ ga-emekwa Nwa nke mmadụ+ mgbe ọ ga-abịarute n’ebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi dị nsọ.”+ Jud 14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+
31 “Mgbe Nwa nke mmadụ+ ga-abịa n’ebube ya, ya na ndị mmụọ ozi ya niile,+ mgbe ahụ ka ọ ga-anọkwasị n’ocheeze ya dị ebube.+
38 N’ihi na onye ọ bụla ihere m na ihere okwu m na-eme n’ọgbọ a nke na-akwa iko,* nke na-emekwa mmehie, ihere onye ahụ ga-emekwa Nwa nke mmadụ+ mgbe ọ ga-abịarute n’ebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi dị nsọ.”+
14 Ee, Inọk,+ bụ́ onye nke asaa n’agbụrụ Adam, bukwara amụma banyere ha, mgbe ọ sịrị: “Lee! Jehova bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị nsọ ya,+