Ndị Rom 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 bụrụkwa nna nke ụmụ e biri úgwù, ọ bụghị naanị nke ndị ahụ jidesiri ibi úgwù ike, kamakwa, nke ndị ahụ na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị na nzọụkwụ nke okwukwe ahụ nna+ anyị Ebreham nwere mgbe a na-ebibeghị ya úgwù. Ndị Galeshia 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụrụ na anyị na-adị ndụ site na mmụọ nsọ, ka anyị na-ejekwa ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị site na mmụọ nsọ.+ Ndị Filipaị 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ka o sina dị, ruo n’otú anyị nweruru ọganihu, ka anyị na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị+ n’otu ụkpụrụ a.
12 bụrụkwa nna nke ụmụ e biri úgwù, ọ bụghị naanị nke ndị ahụ jidesiri ibi úgwù ike, kamakwa, nke ndị ahụ na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị na nzọụkwụ nke okwukwe ahụ nna+ anyị Ebreham nwere mgbe a na-ebibeghị ya úgwù.
25 Ọ bụrụ na anyị na-adị ndụ site na mmụọ nsọ, ka anyị na-ejekwa ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị site na mmụọ nsọ.+
16 Ka o sina dị, ruo n’otú anyị nweruru ọganihu, ka anyị na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị+ n’otu ụkpụrụ a.