Ndị Kọlọsi 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe a gụkwara akwụkwọ ozi a n’etiti unu, meenụ ndokwa ka a gụọkwa+ ya n’ọgbakọ ndị Leodisia, ka unu gụọkwa nke si Leodisia. 1 Ndị Tesalonaịka 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eji m aha Onyenwe anyị na-enyesi unu iwu ike ka a gụọrọ ụmụnna niile akwụkwọ ozi a.+
16 Mgbe a gụkwara akwụkwọ ozi a n’etiti unu, meenụ ndokwa ka a gụọkwa+ ya n’ọgbakọ ndị Leodisia, ka unu gụọkwa nke si Leodisia.