Ọrụ Ndịozi 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe a gụsịrị Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma n’ihu ọha, ndị isi oche+ ụlọ nzukọ zigaara ha ozi, sị: “Ụmụnna anyị, ọ bụrụ na unu nwere okwu agbamume ọ bụla unu ga-agwa ndị a, kwuonụ ya.”
15 Mgbe a gụsịrị Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma n’ihu ọha, ndị isi oche+ ụlọ nzukọ zigaara ha ozi, sị: “Ụmụnna anyị, ọ bụrụ na unu nwere okwu agbamume ọ bụla unu ga-agwa ndị a, kwuonụ ya.”