Ọrụ Ndịozi 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ahụ ha buru ọnụ ma kpee ekpere wee bikwasị ha aka+ n’isi wee hapụ ha ka ha gawa. 1 Timoti 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Adịla na-eleghara onyinye ahụ+ dị n’ime gị anya, nke e nyere gị site n’ibu amụma,+ mgbe òtù ndị okenye bikwasịkwara gị aka n’isi.+
14 Adịla na-eleghara onyinye ahụ+ dị n’ime gị anya, nke e nyere gị site n’ibu amụma,+ mgbe òtù ndị okenye bikwasịkwara gị aka n’isi.+