49 Ma, lee! ana m ezite ihe ahụ nke Nna m kwere ná nkwa ka ọ bịakwasị unu. Ma, unu onwe unu, nọgidenụ n’obodo a ruo mgbe a ga-eyiwe unu ike si n’elu dị ka uwe.”+
8 kama unu ga-anata ike+ mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu, unu ga-abụkwa ndị àmà+ m ma na Jeruselem+ ma na Judia dum nakwa na Sameria,+ ruokwa n’ebe kasị anya n’ụwa.”+