Luk 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ọ sịrị: “Ee e, kama nke ahụ, Obi ụtọ na-adịrị ndị na-anụ okwu Chineke ma na-edebe ya!”+ Jọn 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Emewo m ka aha gị pụta ìhè nye ndị i si n’ụwa nye m.+ Ha bụ nke gị, i nyekwara m ha, ha edebewokwa okwu gị.
6 “Emewo m ka aha gị pụta ìhè nye ndị i si n’ụwa nye m.+ Ha bụ nke gị, i nyekwara m ha, ha edebewokwa okwu gị.