1 Timoti 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na-edetara Timoti+ akwụkwọ, onye bụ́ ezigbo nwa+ n’okwukwe: Ka obiọma na-erughịrị mmadụ, ebere, na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna nakwa n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị dịnyere gị.+ 2 Jọn 3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ebere na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna+ nakwa n’aka Jizọs Kraịst bụ́ Ọkpara nke Nna anyị ga-adịnyere anyị, tinyere eziokwu na ịhụnanya.+
2 na-edetara Timoti+ akwụkwọ, onye bụ́ ezigbo nwa+ n’okwukwe: Ka obiọma na-erughịrị mmadụ, ebere, na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna nakwa n’aka Kraịst Jizọs Onyenwe anyị dịnyere gị.+
3 Obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ebere na udo nke si n’aka Chineke bụ́ Nna+ nakwa n’aka Jizọs Kraịst bụ́ Ọkpara nke Nna anyị ga-adịnyere anyị, tinyere eziokwu na ịhụnanya.+