1 Ndị Kọrịnt 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ihe mere unu ji anya isi ezighị ezi.+ Ọ̀ bụ na unu amaghị na ntakịrị ihe iko achịcha na-eme ka ntụ ọka dum a gwakọtara agwakọta+ koo eko?+
6 Ihe mere unu ji anya isi ezighị ezi.+ Ọ̀ bụ na unu amaghị na ntakịrị ihe iko achịcha na-eme ka ntụ ọka dum a gwakọtara agwakọta+ koo eko?+