2 Timoti 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Gbalịsie ike ka i chee onwe gị n’ihu Chineke dị ka onye ihe ya dị ya mma,+ onye ọrụ+ nke na-enweghị ihe ọ ga-emere ihere,+ onye na-ejizi okwu nke eziokwu ahụ ejizi.+
15 Gbalịsie ike ka i chee onwe gị n’ihu Chineke dị ka onye ihe ya dị ya mma,+ onye ọrụ+ nke na-enweghị ihe ọ ga-emere ihere,+ onye na-ejizi okwu nke eziokwu ahụ ejizi.+