Diuterọnọmi 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee zụọ gị ka ị dị umeala ma mee ka agụụ+ gụọ gị wee nye gị mana,+ nke gị onwe gị ma ọ bụ nna gị hà na-amaghị; iji mee ka ị mara na ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile si n’ọnụ Jehova pụta ga-eme ka mmadụ dị ndụ.+ Abụ Ọma 95:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Akpọrọ m ọgbọ ahụ asị ruo afọ iri anọ,+M wee sị:“Ha bụ ndị na-akpafu akpafu n’obi ha,+Ha onwe ha amaghịkwa ụzọ m”;+
3 O wee zụọ gị ka ị dị umeala ma mee ka agụụ+ gụọ gị wee nye gị mana,+ nke gị onwe gị ma ọ bụ nna gị hà na-amaghị; iji mee ka ị mara na ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile si n’ọnụ Jehova pụta ga-eme ka mmadụ dị ndụ.+
10 Akpọrọ m ọgbọ ahụ asị ruo afọ iri anọ,+M wee sị:“Ha bụ ndị na-akpafu akpafu n’obi ha,+Ha onwe ha amaghịkwa ụzọ m”;+